OUR ANCESTORS’ BOOK

All these divisions when would it end?

The whole humanity divided into 2

People of the book and people of no book

Those called black people and those called white

Those with religion and those without

Chosen people and those not chosen


People of the book will point to their book

Swear by it to be from their God

Rules and laws and way to live

Set in stone in words that live


People of the book, believe in their book

They rank it higher than any other book

When touched by a book, one lives by the book

People of the book, are touched by their book

And live by their book, not any other book


People with no book, do have their own book

For every human has own special book

Generations past, present, to come

Are moved by the awesomeness of what they experience

Some name it God, others name it LOVE

Some name it NOTHING, others name, SUPREME

Many relate in own special ways

Experience may not be written, in book form of now

Or set in stone or in words which live

Encounters are different and expressed in different ways


But what’s in this book of people of no book?

Their very own persons, palm prints and skin

The land on which they stand, or sit or lie

Mountains, valleys, hills, rivers and streams

The sky on which they gaze in awe and wonder

The waters of the earth, the spirit in all things

The sun, moon and stars and trees and air

The humans whom they meet and read to know

Seasons and change, wind and rain

Uninhibited, unrestricted, no censorship here

Flexible the spirit which reads as moved

All books written and all books unwritten

Are ancestors of all future books

United as one they educate human mind

Built from seen and unseen to build

The books which teach humans to always LOVE are united in LOVE

And enrich both ‘people of the book’ and ‘people of no book’; those called ‘black’ and those called ‘white’; those with ‘religion’ and those ‘without’; those termed ‘chosen’ and those termed ‘not chosen’

Their simple message is:“Be flexible, rigidity destroys

Open your mind to learn more and more, LOVE others, accept LOVE given. Peace is good, walk towards PEACE


 Translation by LOVEbearer Edmiston Cartonman Co-founder Touch LOVE worldwide



              

                              TOUCH LOVE IGBO   



Home Touch Nigeria
Home touchloveworldwideusa BREATHING ACT AFTERBIRTH WORLDWISE AFTERBIRTH WORLDWISE DAY 19 AFTERBIRTH WORLDWISE INTRIGUE AFTERBIRTH WORLDWISE LOVEbearer Many LOVERS Book 4267 SHOP REVIEW OF VOLUME 1 REVIEW2 Chancellormama Chancellor mamaandhermanychaptersreview Harriet Gore
Share on Facebook Share on Twitter Share via e-mail Print Share on Delicious Share on Digg Share on Google Bookmarks Share on LinkedIn Share on LiveJournal Share on Newsvine Share on Reddit Share on Stumble Upon Share on Tumblr

AKWUKWO NDI NNA NNA ANYI                Touch

Nkewa ndia nile, kedi mgbe O ga ebi?

Umu madu nile ka ekeworo uzo abua.

Ndi Akwukwo na ndi nabughi ndi Akwukwo

Ndi akporo ndi ojii na ndi akporo ndi ocha.

Ndi nwere ihe ha na akporo isi na ala na ndi na enweghi

Ndi ahoro na ndi anahorogh.

Ndi nwere akwukwo ga atugide akwukwa ha aka

Jiri ya nuo iyi si na osi na chi ha were ruo ha aka

Iwu na ukpuru na usoro eji ebi ndu, edere na okwute, n'okwu di ndu


Ndi akwukwo nwere okwukwe na akwukwo ha

Ha hutakwaraya na odi elu karia akwukwo nile

Mgbe akwokwo meturu madu, onye ahu agbanwe biwe ndu dika ihe akwukwo ahu dere.

Akwukwo ha meturu ha, bu ndi akwukwo nile

 Ha na adikwa ndu dika akwukwo ha siri, nabughi otu akwukwo ozo siri


Ndi madu n'enweghi akwukwo nwekwara akwukwo nke ha

N'ihi na madu obula nwere opuruiche akwukwo nye onweya

Ogbo gara aga, nke di ugbua, na nke n'abia bukwa ndi ana akwaghari site na ihe iju anya na ebube nke ha na anwaputa na ndu ha

Ufodu kporo ya CHINEKE, ufodu kporo ya IHUNANYA Ufodu kporo ya IHEFU, ndi ozo n'akpokwa ya OKACHASI IKE

Otutu madu na emekoritakwa ha na nke ha n'uzo puru iche n'udi nke ha di iche iche

Enwere ike edeghi nwaputa dika akwukwo nke di ugbua, ma obu kpuo ya na nkume, ma obu n'okwu nke n'adi ndu, nwaputa nke onwe di iche iche, uzo ngosi na nkowaya dikwa iche iche


Ma obu gini di n'ime AKWUKWO NDI N'ENWEGHI AKWUKWO A?

Obu onwe ha, akara aka ha na akpukpo ahu ha, ala nke ha guzoro n'ukwu ha, noro odu ma obu dinara. Ugwu di elu, ndida, ugwu dinta, osimiri na iyi. Eluigwe nke ha na elekwa na mgbagwoju anya na ebube, oke osimiri nile nke uwa, mmuo nke no nihe nile, anyanwu, onwa na kpakpando na osisi na ikuku, umu madu ndi ha na ezutekwa n'uzo nagukwa ka akwukwo ejiamata mgbe na mgbanwe, ikuku na miri ozuzo. Enweghi ogbachi, enweghi mgbochi, enweghi mmagide ebea, idi nro, bu mmuo nke n'agu dika o n'aga.


Akwukwo nile nke edere ede na Akwukwo nile nke ana edeghi ede bu ndi Nna Nna nye akwukwo nile nke odinihu. Na njikota aka dika otu, ha na akuziri obi umu madu ihe. Nke ewuworo site n'ihe ndi ahuworo, na nke a gewu site n'ihe anya obula n'ahubeghi.

Akwukwo nke na akuziri umu madu ka ha hurita n'anya oge nile jikoro aka n'otu ihunanya na uba nke "Ndi nwe akwukwo" na "Ndi na enweghi akwukwo"; ndi akporo 'Ndi oji' na ndi akporo 'Ndi ocha' ; 'ndi ji okpukpere chi' na 'Ndi na enweghi' ; ndi akporo 'Ndi ahoputara' na ndi akporo 'Ndi ajuru aju'. Ozi ha n'uzo di nfe bu nka, " I DI NRO, IGBA ISI AKWARA NA EMEBI IHE. MEHE OBI GI KA I MUTA KWUO OTUTU IHE. HU NDI OZO N'ANYA. NATA IHUNANYA ENYERE. UDO AMAKA GBASOKWA UDO